Judges 18:1

Ebo Dan ebiri na Laish

1Nʼoge ahụ kwa, ụmụ Izrel enweghị eze ọbụla na-achị ha.

Ebo Dan na-achọkwara onwe ha ebe obibi nke ga-abụ ala nke aka ha, nʼihi na ruo ugbu a, ha enwebeghị ike chụpụ ndị bi nʼala ahụ e kenyere ha dịka ihe nketa nke ha.
Copyright information for IboBIU